ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Ghana |
aha n'asụsụ obodo | Kwaku Agyemang-Manu |
aha enyere | Kwaku |
aha ezinụlọ ya | Manu |
ụbọchị ọmụmụ ya | 6 Septemba 1955 |
Ebe ọmụmụ | Dormaa Ahenkro |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Bono dialect |
ọrụ ọ na-arụ | accountant, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Member of the 7th Parliament of the 4th Republic of Ghana, Member of the 6th Parliament of the 4th Republic of Ghana, Member of the 5th Parliament of the 4th Republic of Ghana, Minister for Health of Ghana, Member of the 8th Parliament of the 4th Republic of Ghana |
ebe agụmakwụkwọ | University of Ghana |
Ebe ọrụ | Bono Region |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | New Patriotic Party |
candidacy in election | 2008 Ghanaian general election, 2012 Ghanaian general election, 2016 Ghanaian general election, 2020 Ghanaian general election |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
Kwaku Agyemang-Manu (amụrụ na Septemba 6, 1955) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Ghana. Ọ bụ onye omeiwu nke Dormaa Central na Minista nke Ahụike.[1][2][3][4][5][6] Ọ bụ Chartered Management Accountant ma nweta Bachelor of Arts na Economics na Statistics na Mahadum Ghana na 1989.[7]